Wanjira Mathai

Onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi Kenya

Wanjira Mathai' (a mụrụ Disemba 1971) bụ onye Kenya onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na onye na-akwado ya. Ọ bụ osote onye isi oche na onye isi mpaghara maka Africa na World Resources Institute, isi ọnọdụ ya dị na Nairobi, Kenya.

Wanjira Mathai (2013)

Okwu Ndi Okwuru dezie

  • "Ọ ga-amasị m ka e cheta m maka ịkpali ndị na-eto eto ibi ndụ kacha mma, na-achọ onye ndu nwere obi ike, onye ndu mgbanwe."



Njikọ mpụga dezie

  • Ederede Wanjira Mathai na Wikipedia Bekee.
  • Ederede [[wikiquote: | Wanjira Mathai]] na Wikiquote.