Wanjiku the Teacher

w:ig Wanjiku the Teacher Carolyne Wanjiku Tharau, nke a na-akpọkarị Wanjiku onye nkuzi ma ọ bụ onye nkuzi Wanjiku, bụ onye Kenya na-akpa ọchị, onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe.

Okwu ndị okwụrụ

dezie
  • Atụrụ m ime mgbe m dị afọ iri na iteghet! Ugbu a nke ahụ bụ akụkọ m ga-agwa gị! >
  • "Ahụla m n'anya ma kpọọ m asị!Anyị na-aga n'ihu n'agbanyeghị!!"
    • Jalango TV Ọkt 13, 2020[1].
  • "Ọ dị mma ịmalite ọzọ. Enweghị ihere na ya."
    • Pulse Live Mee 10, 2021 [2]

Nrụmaka

dezie

Njikọ Mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: