Uche Jombo

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria, onye na-ese ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri

Uche Jombo (amụrụ n'abalị iri abụo na asatọ nke ọnwa Desemba nke afọ 1979) bụ onye Naijiria n'eme ihe nkiri ma n'emepụtakwa fiim. A mụrụ ya n' Enugu mana ọ́́ Nwaafọ Abiriba dị na steeti Abịa.

Kwotu dezie

  1. Ileghàrà àgwà ọjọọ ndị mmadụ bụ ụzọ nchekwa onwe,maka ụbụrụ kpakọrọ ọnụ ma ọ bụ ahụ ike nke echiche dị oké mkpa, maka mmadụ niile agaghị abụcha ndị ara.
  2. Okwesighị na ị ga emenyụ ìhè Onye ka nke gị wee chákwá.
  3. Kedu ka I sị chọọ ka ndị mmadụ hụ gị n'anya mgbe ibughị ụzọ hụ onwegi n'anya. Atụla egwu ịgụ Onwe gị mbụ.
  4. Ụbọchị agabeghi Ịgbanwe ihe ọbụla ịchọghị gbasara onwe gị.
  5. Ekpemekpe gaabụ ọnwụ nyere ọtụtụ, ụlọ ụka abụghị ụlọ nkịtị.

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: