Tzipi Livni
Tzipi Livni
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Israel |
aha n'asụsụ obodo | ציפי לבני |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Julaị 1958 |
Ebe ọmụmụ | Tel Aviv |
Ńnà | Eitan Livni |
Ńné | Sara Livni |
Asụsụ obodo | Hebrew |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, French language, Hebrew |
onye were ọrụ | Mossad |
ebe agụmakwụkwọ | Bar-Ilan University, Ironi Alef High School |
Ebe obibi | Tel Aviv |
Ebe ọrụ | Jerusalem, Tel Aviv University |
affiliation string | Knesset |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Hatnuah, Likud, Kadima, Zionist Union |
lifestyle | vegetarianism |
okpukpere chi/echiche ụwa | Judaism |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2014, World Economic Forum Annual Meeting 2015, World Economic Forum Annual Meeting 2019 |
ọkwa agha | senior lieutenant |
ngalaba agha | Israel Defense Forces |
webụsaịtị | http://www.tzipilivni.co.il |
Tzipporah Malkah "Tzipi" Livni (amụrụ 8 Julaị 1958) bụ onye Israel, onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ ugbu a Onye Ndú Mmegide Israel na onye ndu Kadima, bụ ọgbakọ kacha na Knesset.
Okwu okwuru
dezie- Ngwa ngwa ụmụaka ndị Arab ga-amata na ha aga rụ ụlọ ha ebe ha nọ ugbu a, ebe ọ bụ na ihe ngwọta abụghị nlọghachi ha n’Izrel, ọ ga-adịrị onye ọ bụla mma.
- Ụmụ amaala Arab nke Israel ga-amarịrị na ha apụghị ibi ebe a wee na-akpọ ụbọchị nguzobe Israel ụbọchị ọdachi .
- Haaretz, 16 Mee, 2011.nkwupụta otu akụkụ-nke-palestian-steeti-1.362151
Njikọ mpụga
dezieTzipi Livni na Wikipedia
Tzipi Livni na wikikwotu bekee