Tyler Perry

Onye Amerika na-eme ihe nkiri, na-eduzi ihe nkiri, onye ode akụkọ ihe nkiri, onye emepụta ihe nkiri, Odee, na onye odee akụkọ ejije


Tyler Perry dezie

Tyler Perry (amuru Emmitt Perry Jr., Septemba 13, 1969) bu onye omekorita America, onye isi, onye mmeputa, billionaire na onye ode akwukwo.

Ihe ndi okwuru dezie

  • Ọ baghị uru ma otu nde mmadụ gwa gị ihe ị na-agaghị eme, ma ọ bụkwanụ na nde iri agwa gị mba. Ọ bụrụ na ị nweta ee ee site na Chineke nke ahụ bụ ihe niile ị chọrọ.
  • Ị na-ahapụ gị gara aga ibibi gị, ma ọ bụ ị na-eji ya mepụta ihe ka mma
  • Mgbe ihe niile na-adaba na ya, ndụ abụghị maka ego ole anyị nwetara - ọ bụ maka ole anyị na-ekekọrịta.

Ebenside dezie

https://www.azquotes.com/author/11559-Tyler_Perry