Tosyn Bucknor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọgọọst 1981 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya19 Novemba 2018 Dezie
ihe kpatara ọnwụsickle-cell disease Dezie
ŃnàSegun Bucknor Dezie
nwanneFunke Bucknor-Obruthe Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye mgbasa ozi, omee Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Ihe nriteBest of Nollywood Awards Dezie

Oluwatosin Bucknor (15 Ọgọst 1981 – 19 Nọvemba 2018) bụ onye odee Nigeria, onye na-agụ abụ, onye na-agụ ngụpụta redio na telivishọn, onye mepụtara ọdịnaya mgbasa ozi ọha na eze na onye okike. Ọ nwụrụ n'ihi ọrịa sickle cell anaemia. Ruo mgbe ọ nwụrụ, ọ na-arụ ọrụ na Inspiration FM dịka onye nta akụkọ ma malitere 'These Genes Project' iji nyere ndị nwere ọrịa sickle cell anaemia aka.

Okwu ndị o okwuru dezie

Okwu gbasara Tosyn Bucknor dezie

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: