Tom Manners

Maazị Tom Manners Tom Manners bụ osote onyeisi n'ụlọakwụkwọ abụọ ma bụrụ onyeisi n'amụmamụ "mathematics" a ma nke ọma. Ugbua, ọ na-arụ dịka onye ọkachamara n'ihe gbasara agụmakwụkwọ na "Arthur Terry National Teaching School", ebe o na-asụ ndi nkuzi ọgbọ ọhụrụ n'ọrụ ha.

Ihe Ndị Okwuru dezie

  • "Ijikwa nke ọma bu ngosipụta akparamagwa."
  • "Njikwa n'ụzọ a tụrụ anya bụ otu n'ime akparamagwa e nweghị atụ."

[1]

Edensibịa dezie