Taye Diggs
Taye Diggs
dezieScott Leo "Taye" Diggs (amuru Jenụwarị 2, 1971) bụ onye omere America.
Ihe ndi okwuru
dezie- A na m ebi ndụ wee hụ nwanyị m hụrụ n'anya.
- M na-ebili mgbe niile maka ịlaghachi na ogbo.
- Ụmụ nwanyị ndị na-ekwusi ike na ndị nwere obi ike na-amasị m mgbe nile - àgwà ndị inyom meworo agadi nwere. Ha anọọla n'ụwa ntakịrị oge. Ha na-akawanye ụtọ. Ha anaghị egwu egwuregwu. Ha ma ihe ha chọrọ, ụjọ anaghịkwa atụ ha ịgwa gị.