Tang Wei
Tang Wei
Tang Wei (汤唯:Tāng Wéi; amụrụ 7 Octoba 1979) bụ onye Chinese na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya.
Ihe ndị o kwụrụ
dezie- Maka mụ onwe m, ụlọ ọrụ ihe nkiri a n'ọrụ a gbasakarịrị onye gị na ya na-arụkọ. Ọgbasaghị ihe ị na-arụ n'ọrụ. Ọ bụ ndị mmadụ, na mkparịta ụka, ya na kemịstrị bụ ịhe kacha m nkpa.
- Tang Wei (2015) cited in "The art of seduction: 'Lust, Caution' star Tang Wei talks about chemistry on set at Busan Film Festival" on South China Morning Post, 3 Octoba 2015.
Njikọ mpụga
dezieTang Wei na Wikiquote Bekee