Sonia Irabor
Onye odee Naijiria, onye na-eme ihe nkiri na ihe nkiri
Sonia Irabor
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Sonia |
aha ezinụlọ ya | Irabor |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1990 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Ńné | Betty Irabor |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, magazine editor, odee akwụkwọ, onye na-emeputa ihe nkiiri |
ebe agụmakwụkwọ | Drama Studio London, University of Leicester |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Sonia Irabor (amụrụ 3 Jenụwarị 1990) bụ odee Naijirịa , onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri. Ọ bụ onye nchịkọta akụkọ Genevieve Magazine.
Okwu ndị okwuru
dezie- Nkasi Obi bụ ihe mbụ. Ọ na-amasị m ịkọwa ụdị m dị ka “Nepa weere ọkụ tupu enweem ike ikpebi ihe m ga-eyi ka m wee jide ihe kacha nso m tụnye ya.
- Ihe m kelere Chukwu bụ na nhọrọ nne m bụ nke ya, onweghịkwa n'ụzọ ọ bụla isi bia ịmanye m ime ihe n'ụzọ ya. Ya mere na m n'eme ihe n'ụzọ nkem mana enwere ihe ịnye obi ụtọ ma n'enyem ọñú na ngafe ahụ na njem m.
- N'eziokwu. E toliterem na-mmụta ka o si arụ ọrụ. Amụtala m site na ụkpụrụ omume ya, mmụọ mgbalị na - obụladị nke kachasị mkpa - mmejọ ya.
- Igwe okwu dijitalụ na-enye anyị ohere ime ọtụtụ ihe ma wetara ndị na-agụ akwụkwọ anyị n'ụwa niile ohere ọdịnaya. Ọ bụ njem dijitalụ na-akpali ọṅụ ka anyị nọ na ya.
- Arịọla mgbaghara maka onye ị bụ, mana emela afọ ojuju.
- Hmmmm…. Echere m na elu nke na-amalite ma na-etinye aka na kọlụm ndị nọ n'afọ iri na ụma na magazin dị afọ iri na atọ. Na-esote oge m debere ajụjụ ọnụ m mbụ nke mba ụwa na Grammy-nominated rapper, Wale, afọ iri na itoolu. E nwere ọtụtụ obere oge mpako na Obi ụtọ. ọṅụm na-echeta njem afọ iri na ise m na Genevieve Magazine.