Simone Arianne Biles (onye amụrụ na March 14, 1997) bụ onye na-eme mgbati ahụ si mba Amerika. Onye nwere ihe nrita Medal iri atọ na abụọ (32), ahụrụ Biles dika onye na-eme mgbati ahụ kachasi enwe ihe nrita na mba ụwa.

Okwu onye dezie

''A bụghị m Usain Bolt nke m ji a bụ Michael Phelps. A bụ m Simone Biles nke mbụ''[1]

Nsidee dezie

  1. usatoday.com