Sibongile Mlambo

Nwaanyị Zimbabwe na-eme ihe nkiri

Sibongile Mlambo

Sibongile Mlambo (amụrụ 25 Juun 1990) bụ onye omee ihe nkiri na Zimbabwe hiwere isi na United States.

Okwu ọkwụrụ dezie

  • Amụtala m na ihe ndị mmadụ na-akpọ mmejọ bụ nnọọ nnukwu nchọpụta!
    • Ajụjụ ọnụ [1]

Njikọ mpụga dezie