Scholastique Mukasonga

Scholastique Mukasonga(amụrụ na 1956), bụ onye Rwandan onye odee French amụrụ na mpaghara Gikongoro mbụ nke Rwanda.

Scholastique Mukasonga (2012)

Ihe Ndi Okwuru dezie

  • Mama, anọghị m ebe ahụ i kpuchie ahụ gị na ihe m hapụrụ bụ okwu… ugboro ugboro, ahịrịokwu m na-akpa mkpuchi maka ahụ gị na-efu efu.

Njiko Mpuga dezie

Edemede Scholastique Mukasonga Na wikikwootu bekee

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: