Saudatu Bungudu
Saudatu Usman Bungudu (amụrụ 15 Jenuarị 1942 na Bungudu, Zamfara steeti Nigeria) ka a họpụtara dịka onye minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị na mmepe mmekọrịta ọha na eze Naijiria na Julaị 2007. E wepụrụ ya n'ọkwa ya na 29 October 2008 na ngbanwe ọkwa ụlọ ọrụ.
Okwu okwuru
dezie- Saudatu Usman Bungudu bụ onye a họpụtara ka ọ bụrụ onye minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị na nkwalite mmekọrịta ọha na eze Naijiria na Julaị afọ 2007.