Sandra Aguebor

Makaniiki Naijiria

Sandra Aguebor bụ onye na arụzi ụgbọ ala nke si na obodo Naijiria. A kọrọ na ọ bụ nwanyị mbụ nke na arụzi ụgbọ ala na obodo Naịjirịa. Ọ bụkwa onye guzobere "Lady Mechanic Initiative", nke na-azụ ụmụ nwanyị ndị ehiri n'ike n'ụzọ mmekọahụ na ndị na-enweghị ihe ọ bụla ka ha bụrụ ndị na-arụzi ụgbọala ma na-azụ onwe ha.

Okwu onye dezie

''Naijiria nkem bụ nnukwu dike na mba Afrika... Naijiria bụ obodo mbụ mebere nwanyi mbụ nke na arụzi ụgbọ ala na mba Afrika. Naijiria nkem bụ ebe ị na-ahụ ọtụtụ ụmụ nwanyị na-arụ ọrụ ndị nwoke na arụ. Ụmụ nwanyị Naijiria m bụ ụmụ nwanyị siri ike.''[1]

Nrụtụaka dezie