Sam Loco Efe
Onye Naijiria na-eme ihe nkiri ma burukwa onye nduzi(1945-2011)
Sam Loco Efe
dezieSam Loco Efe (25 Disemba 1945 – 7 Ọgọst 2011), amụrụ Sam Loco Efeeimwonkiyeke n'Enugwu, bụ onye omere, onye na-emepụta ihe na onye ntụzi aka na Naijiria.
Ihe ndi okwuru
dezie- Ruo mgbe ị nwụrụ, ị gaghị ama ihe ọnwụ pụtara.
- Ịda ogbenye abụghị naanị ọrịa kamakwa ọ bụ njedebe.