Salimatou Fatty
Salimatou Fatty (amụrụ na 2 February 1994) bụ onye nkuzi Gambia na onye na-akwado okike nwoke na nwanyị. Ọ bụ onye guzobere Salimatou Foundation for Education, bụ otu ọrụ ebere na Gambia nke na-akwado agụmakwụkwọ dị mma na nke dị ọnụ ala maka mmadụ niile. Ọ bụ onye nkwado otu Globaal Yuutu Advoketi dị na Globaal Patịnaship maka Edukeshọn.
Okwu Ndị O kwuru
dezie- ọ bụ omenala bụ akụkụ ibi ndụ; akụkụ nke ihe niile mmadụ na-eme ma ọ bụ na-achọ itinye aka na ya. A ga ahụrịrị ya dị ka ngwá ọrụ dị oke mkpa iji mee ka ndụ kara mma maka gị na onye ọ bụla ọzọ.
- Ndị ntorobịa ga-ekwenye na onwe ha; ike ha nwere maka ime ka Afrika kara mma; ma jiri ya were amamihe kwalite ịdị n'otu, ịdị n'udo na ezi mmepe nke Afrika ebe enwere nkwanye ugwu nye ịdị iche iche.
- Guzosie ike na mkpebi nke ihe i kwenyere na ya; nọgidesie ike ma kpebisie ike. Ọ dịghị mgbe ụzọ ịnweta nnukwu njedebe ji adị larịị.
- Ịha nhata nke nwoke na nwanyị bụ ụzọ nha anya inweta ohere - ndọrọ ndọrọ ọchịchị, akụ na ụba na mmekọrịta ọha na eze - were nye ma nwoke ma nwanyị.
Njikọ Mpụga
dezie- Salimatou Fatty na Wikikwootu bekee
- Salimatou Fatty na Wikipedia Igbo