Rosemond Aboagyewa Boohene

Rosemond Aboagyewa Boohene bụ onye agụmakwụkwọ Ghana, onye ndekọ ego, onye nchịkwa mahadum na ọkammụta azụmaahịa nke ahọpụtara dị ka Pro Vice Chancellor nke Mahadum Cape Coast.

Ihe ndị o kwuru

dezie
  • Ụmụ nwanyị na-abụkarị ndị na-arụ ọrụ na mpaghara obere azụmaahịa, mana ọkwa agụmakwụkwọ na ahụmịhe njikwa ha dị ala karịa nke ndị ogbo ha nwoke.

Rosemond on tracking the pathway