Rose Mukantabana
Rose Mukantabana
Rose Mukantabana' bụ Rwandan ọkaiwu na onye na-akwado ikike ụmụ nwanyị. Ọ bụbu onye isi ala nke Rwanda Chamber of Deputies nke Rwanda ma bụrụ nwanyị mbụ a họpụtara na ọkwa ahụ. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke African Parliamentary Union site na 2013-2015.
Okwu Okwuru
dezie- ọ kwụsịrị agụmakwụkwọ n'ihi na naanị ụlọ akwụkwọ mmụta dị elu bụ National University of Rwanda nke na-adịghị ghe oghe nye onye ọ bụla nwere ikike.
"Onye na-akwado ụmụ nwanyị, Mukantabana kwuru" (ktpress.rw, Juun 06, 2021)
- Edere m akwụkwọ ikpe ahụ maka nne m na nke a bụ mgbalị mbụ m mere ịkwado maka ụmụ nwanyị'.
"Onye na-akwado ụmụ nwanyị, Mukantabana kwuru" (ktpress.rw, Juun 06, 2021)
- Onye isi ala Paul Kagame rụrụ ọrụ ya nke ọma n'ime afọ asaa gara aga ma kwuo na ya kwesịrị ka a họpụta ya ọzọ.
- Onye isi nzuko omeiwu, Rose Mukantabana, ekwuola na Newtimes.com ( Tọzdee, Ọgọst 05, 2010)
- “Dịka ndị omeiwu, anyị kwesịrị ịnya isi na nwoke Rwandan tinyere n'ọchịchị wepụtara nke mere ka obodo anyị nwee mmepe.
- Rose kwuru Newtimes (5 August 2010)
- “Ntụle m na-egosi na anyị mere ihe a tụrụ anya ya na anyị niile kwesịrị inwe obi ụtọ maka ihe ịga nke ọma anyị. Enweghị m obi abụọ na arụmọrụ anyị ga-aga n'ihu na-akawanye mma, "
- ROSE SAID Newimes (2010 August)