Relebogile Mabotja
Relebogile Mabotja
amụrụ na ya na Septemba 5, 1985) ọ bụ onye na-eme ihe nkiri, onye ngosi, onye nnabata redio, onye na-agụ egwú, onye na-emepụta ihe, onye edemede, onye isi egwu ma ọ bi ugbu a na Johannesburg, South Afriịka.
Okwu Okwuru
dezie- Ụmụ nwanyị enwebeghị oghere ịnọ na ebe mmepụta,ọbụlagodi mụ onwe m dị ka onye nrụpụta ọrụ, ọ bụ ihe na-awụ akpata oyi n'ahụ na m bụ nwanyị mbụ na-emepụta ihe na Miss South Africa pageant.
- Ọ bụrụ na anyị ga-emere ụmụ nwanyị ihe, ọ kwesịkwara ịbụ ikpo okwu inye ike wee hapụ ya ka ụmụ nwanyị mee ya
- Relebogile Mabotja nwetara akara SAFTA maka ọrụ ya na Miss SA, 702., 14 Ọgọst 2023 nke Chante Ho Hip dere.
Njikọ Mpụga
dezie{{DEFAULTSORT:Relebogile Mabojta]]