Rabia Salihu Sa'id
Rabia Salihu Sa'id (amuru na Eprel 21, 1963) bu ọka mmụta fiziks onye Naijiria, ọka mmụta nke ikuku na mbara ihu igwe, na onye nyocha na Mahadum Bayero nke dị na Kano. Ọ na-eme nyocha na ikuku na mbara igwe fiziks, urughuru fiziks, na ngwa eletrọnịkị. Sa'id bụ onye nkwado na onye ndu maka ụmụ agbọghọ na sayensị na Visiola Foundation nakwa Peace Corps; oso were bido Nigeria Association of Women Physicists.
Okwu Ndị Okwuru
dezie- Kwa ụbọchị, mahadum m na-enye m ọkụ eletriki naanị awa anọ. Enweghị m ike ime nyocha n'ime awa anọ!