Pearl Modiadie
Pearl Modiadie Nthabiseng Pearl Modiadie (amuru Disemba 29, 1987) bu onye ihe ngosi onyonyo nke mba South Afrịka, redio DJ, onye na-eme ihe nkiri na onye na-emeputa nke nkiri. ihe ji wee kacha mara ya bụ maka igosi ihe ngosi egwu SABC1 Zaziwa.
Okwu Okwuru
dezie- Ana m anya isi na m kpebiri n'oge m bụ nwata na agaghị m ekwe ka ọnọdụ m banye n'ụzọ nke nrọ m.
- Pearl Modiadie “Ajụjụ ọnụ Black Pearl”, Site na: Obodo Ntorobịa. eweghachiri 13 Nọvemba 2023.