Patricia Etteh
Patricia EttehPatricia Olubunmi Foluke Etteh bụ onye isi ụlọ omebe iwu Naijiria n'etiti June na October, 2007 na nwanyị mbụ na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu Naijiria na Nigeria.
Ọkwụ ndị Ọkwụrụ
dezie- Ee, ị gaghị egbochi ndị mmadụ ikwu ihe ọ bụla ha chọrọ ikwu; onye ọ bụla nwere ikike ime echiche nke ya.
- Ịga ụlọ akwụkwọ anaghị akwụsị ihe ọ bụla. Ọ bụ akụkụ nke mmemme; ị ka kwesịrị ịchọ ịbụ otu ihe ma ọ bụ nke ọzọ.