Panashe Chigumadzi

Panashe Chigumadzil (amụrụ 1991) bụ onye nta akụkọ, onye edemede na onye na-agụ akwụkwọ, onye a zụlitere na South Africa. O bipụtala ihe odide ya n'ụdị mgbasa ozi dị iche iche. Ọ bụbu onye odeakụkọ maka The Guardian.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ

dezie
  • Ọrụ m niile dị ka onye edemede ga-emerịrị kpọmkwem na ọnọdụ ojii, ọnọdụ nwa nwanyị ojii na echiche banyere na ikwu okwu ntọhapụ ojii; nwa mgbanwe.

Okwu gbasara mmadụ/ọrụ

dezie

Njikọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: