Ounsi el-Hajj
- A murụ ya na 27 Julaị 1937 - 18 Febrụwarị 2014) O bụ onye na-ede uri, odeakụkọ na onye ntụgharị asụsụ Lebanon.
Okwu ndị Okwụrụ
dezie- Ịgwè ụmụ nwanyị nọ gburugburu nwoke gbajiri agbaji.
Eji m ọnụ ọchị kwuo: Ka anyị kpọọ ya Qais, onye ara Laila hụrụ n'anya. Ọgbọ wee daa jụụ.
- A ghubeghi m na ndụ m anya dị ka anya na- ele uwe m.
Oge m hapụrụ ya, ha nwere, ha wee chuba m. Ha wee chere m, otu na-otu.
- Anọ m n'ime ime obodo, ebe mụ amaghị, n'akụkụ osimiri.
N'agbanyeghị achị hi ọchị, ike nwoke ahụ enweghị isi agwụla m .
- Ọ bụ n’ụlọ ochie ka nzukọ anyị mere, njakịrị m wee ghọọ ọbara.
- Eji m ike ọgwụgwụ gbuo ha.
Anthology of Modern Arabic Poetry, p. 75