Omoyele Sowore

Onye na-akwado Naijiria na onye nta akụkọ


Omoyele Sowore dezie

Omoyele "Yele" Sowore (amụrụ 16 Febụwarị 1971) bụ onye na-akwado ikike mmadụ nke Naijiria, onye na-akwado ọchịchị onye kwuo uche ya, na onye guzobere ụlọ ọrụ mgbasa ozi n'ịntanetị bụ Sahara Reporters.

Ihe ndi okwuru dezie

  • Mba ga-emecha nụ n'ọnụ ndị ghọtara na ịchịisi bụ ọrụ ọ bụghị ọkpara.
  • Nsogbu na Naijiria abụghị ịkpa akụ na ụba kama nkesa akụ na ụba.
  • Mmeri na-achọ iguzosi ike n'ezi ihe. Ọ bụrụ na ị nwere nnukwu nkwenye zuru oke, ị ga-achọpụta na ọ dịghị ego ọ bụla nwere ike ịzụta iguzosi ike n'ezi ihe.

Ebenside dezie

https://quotes.ng/authors/omoyele-sowore/1574/