Olufunmilayo Olopade
dibia bekee Naijiria
Olufunmilayo Olopade
Olufunmilayo Olopade amuru 1957) bu onye Naijiria hematology oncologist, Associate Dean for Global Health and Walter L. Palmer Distinguished Service Prọfesọ na Medicine na Human Genetics na Mahadum Chicago. Ọ na-ejekwa ozi dị ka onye nduzi nke Ụlọ Ọgwụ Ọrịa Cancer nke Mahadum Chicago Hospital.
Okwu okwuru
dezie- Ọ bụrụ na ị kụziiri nwoke, ị na-akụziri mmadụ. Mana ọ bụrụ na ị kuziri nwanyị, ị kuziri obodo.
- [1] Olufunmilayo on Ịkụzi nwanyị
Anyị na-achọ mmụta nke e ji emepụta àgwà, ike nke uche na-abawanye, ọgụgụ isi na-agbasawanye, na nke mmadụ nwere ike iguzo n'ụkwụ ya.