Olivette Otele
Olivette Otele
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | France |
aha enyere | Olivette |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1970 |
Ebe ọmụmụ | Kameroon |
ọrụ ọ na-arụ | historian, professor |
ụdị ọrụ ya | ákíkó mbu, history of slavery |
onye were ọrụ | Bath Spa University, Université Sorbonne Paris Nord, University of Bristol |
ebe agụmakwụkwọ | Paris-Sorbonne University - Paris IV |
Onye òtù nke | Royal Historical Society, Learned Society of Wales, Black Female Professors Forum |
Ihe nrite | Fellow of the Royal Historical Society, BBC 100 Women, Fellow of the Learned Society of Wales |
Academia.edu profile URL | http://univ-paris13.academia.edu/OlivetteOtele |
Olivette Otele (amụrụ na 1970) bụ onye ọkọ akụkọ ihe mere eme na onye prọfesọ nnyocha na SOAS na London. Ọ bụbu Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme nke ịgba ohu na Mahadum Bristol. Ọ bụ osote onye isi oche nke Royal Historical Society, na Onye isi oche nke Bristol's Race Equality Commission. Ọ bụ ọkachamara na njikọ dị n'etiti akụkọ ihe mere eme, ebe nchekwa, na geopolitics n'ihe metụtara akụkọ ndi ọchịchị kolonialu na mba France na Briten. Ọ bụ nwanyị ojii mbụ a họpụtara ịbụ onye isi oche ọka nkụzị na ngalaba History na mba United Kingdom
Okwu ndi o kwuru
dezie- O ziri ezi ikwere na ịdị mma nke ndị mmadụ. Na-eme ihe ị na-eme; irụsi ọrụ ike, ịhụ n'anya, ichị ọchị, igbaghara na ime ihe ị nwere ike agaghị agbanwe ụwa niile, mana ọ ga-agbanwe gị maka ihe kacha mma.
- Ndịiche abụghị naanị inwe onye ojii ebe a na ebe ahụ. Ọ bụ banyere ebe ha nwere ike inwe ụdị mmetụta na ike, ma kwuo otú ihe kwesịrị isi na-aga.
Njikọ Mpụga
dezie- Olivette Otele na Wikikwootu bekee
- Olivette Otele na Wikipidia Igbo