Olajumoke Akinjide

Olajumoke Akinjide (amụrụ 4 Ọgọst 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Oyo State, Nigeria. Ọ bụ Mịnịsta steeti na-ahụ maka isi obodo etiti (FCT) nke onye bụbu onye isi ala Naijiria, Goodluck Jonathan họpụtara n'ọnwa Julaị, 2011 ka ọ rụọ ọrụ na Cabinet nke Naijiria.

Okwu okwuru

dezie
  • Ọfọn, National Mandate Group nọ na-eme mkpọsa n'Oyo State, na-akpa maka Atiku na PDP. Yabụ ee, anyị ji ọrụ n'aka nke ukwuu. Anyị na-enwe ọganihu.
    • Kedu otu Mandate Group si eme? Oloye Jumoke Akinjide (Onye bụbu FCT Minister of State) na #Conversation na Oluwaseun Akinola. Ajụjụ ọnụ dị ndụ, Facebook. Ọnwa Mbụ 18, 2023.

Njiko Mpuga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: