Olabisi Oreofe Ugbebor (29 January, 1951) bụ onye Ọkammụta nwanyị mbụ na Matịmatiks na Naijiria. Amụrụ ya na Legọs, Ọ gụọ Matịmatiks na Mahadum Ibadan nakwa na Mahadum London, ebe O nwetara nzere PhD n'afọ 1976

Ihe Ndi O Kwuru dezie

  • Akụkụ usoro anyị dị mkpa nke ukwuu, ebe mmụta mgbakọ na mwepụ ga-aba uru bụ n'ịgbasi ike nke usoro ntuli aka anyị. Otu ihe atụ bụ ibelata oge ịtụ vootu na imeziwanye ahụmịhe ịtụ vootu.
    • [1] N'okwu Olabisi gbasara mmụta mgbakọ na mwepụ n'afọ 2019
  • Ihe njikọ siri ike dị n'etiti ighọta mgbakọ na mwepụ (Matịmatiks). N'otu aka bụ ichuso ya ruo ógó nnyocha, n'aka nke ọzọ bụ mmubanye nke akụnaụba.
    • [2] Olabisi n'okwu ya maka òtù Matịmatiks siri nwee nhuku n'afọ 2019.
  • Nnyocha e mere egosila na ụfọdụ ndị ga-anọ ihe dị ka nkeji asaa na ọkara n’ụlọ ntu ịtụ vootu n’ihi na ha amaghị maka ịhụ ma mata ụkpụrụ. N'ihi ya, ha na-enwe nsogbu ịghọta ụkpụrụ ndị a na-egosipụta n'akwụkwọ ndị eji atụ vootu.
    • [3] Olabisi n'okwu ya maka ụlọ ntu ịtụ vootu n'afọ 2019.

Njikọ Mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: