Oge Okoye
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria
Oge Okoye
Oge Okoye' (amuru 16 Novemba 1980) bu onye omee ihe nkiri Naijiria sitere na Nnewi na steeti Anambra. A mụrụ Oge Okoye na Lọndọn, ma mesịa kwaga na Lagos ya na ezinụlọ ya. Ọ gụchara ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Lọndọn tupu ọ kwaga Naịjirịa. Mgbe ọ laghachiri na Naijiria, ọ gara University Primary School Enugwu wee gaa na Holy Rosary College Enugu maka ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya.
Okwu okwuru
dezie- Onye nzuzu ọ bụla nwere ike ịmụ nwa mana ọ na-ewe nwoke ịzụlite nwa
- Ọnweghị nnukwu nkwekọrịta na nwanyị lụrụ di na-aga klọb, ọ na-amasịm ịga klọb iji wepụ nchekasị niile.”
- Ihe ọ bụla nwoke nwere ike ime, nwanyị nwere ike ime ya nke ọma ma ọ bụrụ na enyere ya ohere”.
- Atụla anya eziokwu n’aka ndị dị ọnụ ala