Nkiru Njoku
Onye na-ede ihe na onye na-emepụta ihe na Naijiria
Nkiru Njoku Nkiru Njoku bụ onye Naijiria na-ede ihe onyonyo, onye ode akwụkwọ na onye na-emepụta vidiyo. Ọ bụ onye isi ode akwụkwọ M-net's Tinsel, ncha Naijiria malitere ịgbasa n'afọ 2008.
OKWU NDI OKWURU dezie
- “ị zuru oke ọbụna di mgbe ị na-adịghị mma” bu okwu eji Mara ya.