Nina Salaman
Nina Salaman
Nina Salaman (née Davis) (15 July 1877 – 22 February 1925) bụ onye Britain na-ede uri. Ọtụtụ n'ime abụ ya na ntụgharị asụsụ ya gụnyere n'akwụkwọ ekpere ememme Routledge ka eji taa.
Ihe ndi o kwuru
dezie- Ọ bụ nke anyị ka ọ bụ ịnara ụbọchị izu ike n’ime mkpụrụ obi anyị.
- Abụ Ụbọchị Izu Ike (1918)
- N'ezie oke na-ekpuchi ahụhụ ọ bụla;
Ma nkpab͕um nke diri ntachi-obi enweghi ọgwugwu
- Abụ nke mgbapụta
- N'isi-ututu ka m'nāchọ Gi;
Ebe mgbaba, Nkume dị ebube; Debe ekperem n'iru Gi n'ututu; Na ekpere m na mmemme.
- Abụ N'isi ụtụtụ ka m na-achọ Gị
Njiko mpuga
dezie- Edemede Nina Salaman na Wikipedia bekee
- Edemede Nina Salaman na Wikikwotu bekee