Ngozi Ezeonu

onye na-eme ihe nkiri nke Naijiria

Ngozi Ezeonu (amụrụ na mee 23, 1965) onye amụrụ Ngọzi Ikpelue na Ogbunike nke Steeti Anambra bụ onye Naijiria n'eme ihe nkiri bụbu onye nta akuko maka àgwà ngosi ya gbasara ndị nne na ihe nkiri Nollywood. O gosipụtara na ihe nkiri Adesuwa nke àgwà o gosipụtara nyere ya nturugo nke agba asaa nke awọd ndị Nollywood.

Okwu Okwuru dezie

  • Ịhụnanya pụtara ntukwasi obi, nkekọta na nyekọta.
  • Abụghịm onye mpako maka ọ na atọm ụtọ ịkụ mkpụrụ na ndụ mmadụ.
  • Nwanyị inwe ike ime ọtụtụ Ihe gosiri na nwanyị ga-eme nke ọma abịa n'ịchị isi.
  • Nwanyị kwesịrị ịdị nkwadobe ọlụlụ tupu ọbanye ụlọ nwoke, ọbụghị ya, n'ikpeazụ ọ gbaputa na alụmdi ahụ mgbe Atụghị anya.

Nrụtụ̀aka dezie

Njikọ mpụga dezie

Ngozi_Ezeonuna wikipedia Bekee

Ngozi_Ezeonuna wikiquote