Nandi Madida
Nandi Madida
dezieNandi Madida née Mngoma (amụrụ 20 Maachị 1988) bụ onye South Africa na-abụ abụ, onye na-eme ihe nkiri, ihe nlere na onye na-egosi ihe onyonyo. Amụrụ ma zụlite na Maphumulo, KwaZulu-Natal, South Africa.
Ihe ndi okwuru
dezie- Ezigbo ngwa ahịa bụ udo, ekele maka inwe nke ahụ.
- Ọtụtụ ndị nwere ihe ịga nke ọma na-ata ahụhụ site na ọrịa Narcissistic Personalty.
- Obodo na ụwa na-agabiga ọtụtụ ihe ugbu a, anyị niile na-enwe nkụda mmụọ. Ka m rịọ ka ugbu a karịa mgbe ọ bụla ka anyị dịrị n'otu ma gosi ibe anyị udo na ịhụnanya.