Nancy Kwan
Nancy Kwan Ka Shen (May 19, 1939–) bụ onye China-Amerika na-eme ihe nkiri, onye na-eme ebere, na onye na-agba egwu na mbụ.
Ihe o kwuru
dezie- Ndị mmadụ na-akatọ mgbe niile, ọ bụrụ na ha chọọ, ha ga-ahụ ihe ha ga akatọ. Ndewo, anyị niile na-akatọ. Ihe nkiri ọ na-amasị gị m'ọbụ na ọ naghị amasị gị. Ọ dị zịrị gị. Ị nweghị ike ịkwụsị nke ahụ n'agbanyeghị. Nke ahụ bụ akụkụ nke ọdịdị mmadụ.
- How Nancy Kwan Went From Ballet to the Big Screen (Septemba 11, 2018)
Ihe ndị ekwuru maka Nancy Kwan
dezie- Ọ bụ ihe niile m chere n'ọbụ mgbe m na etolite dịka nwata nwanyị, na-efe ya ofufe, ọ mara mma, ma na-emesapụ aka etu enweghị atụ.
Njikọ Mpụga
dezieNancy Kwan na Wikiquote Bekee