Nadia Buari
Onye na-eme ihe nkiri Ghana
Nadia Buari
dezieNadia Buari (amuru na Nọvemba 21, 1982) bu onye omere nke Ghana. Ọ nwetara nhọpụta abụọ maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na onye ndu na Africa Movie Academy Awards na 2009.
Ihe ndi okwuru
dezie- Ee, enwere m mmụọ nsọ, ekwere m na n'ihe niile m na-eme, m ga-ebute Chineke ụzọ.
- N'oge nke ijikọ ụwa ọnụ, ọ bụ naanị obere uche na-alụ ọgụ megide njikọta. KA ihunanya ụmụnna ga n'ihu.