Muniba Mazari
Muniba Mazari Baloch , onye amuru na mkpuru ubochi ato na onwa Marchi n'afo 1987, a na-akpokwaya odogwu nke Pakistan, bukwa onu na-ekwuchitere ndi onweghi ka oha ha, onye nhazi, onye okwanka,onye ogu egwu, onye na-enye okwu agbamume, onye anaghi agaijemaka ihe mberede okporo uzo mgbe odi afo iri abuo na otu.
Ihe ndi okwuru
dezie- Ufodu ogwunwa chiputara madu ukwu na ezi.
- I bu odogwu ji ndu gi, ndi odogwu anaghi agbakata ghari.
- Ndi ji ihu ochi na-alu agha diri ha ka m na-akpo ndi mmeri.[1]