Monique Mujawamariya
onye n'kwado Rwanda na Canada
Monique Mujawamariya
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Rwanda |
aha enyere | Monique |
aha ezinụlọ ya | Mujawamariya |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1955 |
Ebe ọmụmụ | Butare |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akwado ikike mmadụ |
Hon. Dr. Monique Mujawamariya (amuru 27 Julaị 1955) bu onye Rwandan onye na-akwado ikike mmadu kwagara Canada na emesia South Africa. Ọ bụ onye lanarịrị Mgbukpọ Mgbukpọ megide Tusti 1994 wee nweta ihe nrite mba ụwa na 1995. Na 2014 ọ bi na South Africa ebe ọ na-eche maka ikike ụmụ nwanyị.
Okwu okwuru
dezie- Biko, echefula ndị Rwanda ndị a hapụrụ.