Mayen Adetiba
Mayen Adetiba
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Mayen |
aha ezinụlọ ya | Adetiba |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1954 |
nwa | Kemi Adetiba |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | civil engineer, omee |
ebe agụmakwụkwọ | Virginia Union University, Columbia University |
ogo mmụta | Bachelor of Science, nzere masters |
Ebe obibi | Lagos |
Ebe ọrụ | Lagos |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
Onye òtù nke | Nigerian Society of Engineers |
Mayen Adetiba (1954) bu Naijirịa onye na-eme ihe nkiri nke gara n'ihu bụrụ onye isi civil engineer.
Okwu ndị o okwuru
dezie- Nke kachasị mkpa, echere m na àgwà mmadụ n'ebe ọrụ dịkwa mkpa. Ọ bụrụ na ị na-arụsi ọrụ ike na ndị mmadụ na-achọpụta na ị na-etinye mgbalị gị niile n'ọrụ gị, ị ga-enweta nkwado dị ukwuu. N'ime afọ 41 m nọ na ụlọ ọrụ ahụ, a na m arụsi ọrụ ike mgbe niile. Ọ dịtụbeghị mgbe m na-enweghị ọrụ m ga-arụ.
- Anyị nwere naanị mmadụ abụọ na klas - Mayen Adetiba, onye a ma ama. Injinia obodo, Vanguard (Mee 13, 2016)
- Ụmụ nwanyị dị mma n'ịrụ ọtụtụ ọrụ, ndị nne na nna kwesịrị ịzụlite ụmụ ha nke ọma taa ka ha wee nwee udo n'echi.
- Achọburum m ịgụ akwụkwọ gbasrandekọ ego, mana agụcharam dịka onye injinia –Adetiba, Punch (December 4, 2016)
- Mgbe ị na-eme ihe ọ bụla , mee ya nke ọma; enwela ike ọgwụgwụ. Tinye ihe kacha mma gị mgbe niile ma hụ na ihe kacha mma gị zuru oke. Ọ bụrụ na ị na-agbasi mbọ ike gi, Chineke ga-agọzi gị ma ọ bụrụ na e nweghi ihe ọjọọ.
- Apụrụ m ịmụ akwụkwọ ndekọ ego, mana gụchara ya dịka onye injinia –Adetiba, Punch (December 4, 2016)