Mayar al-Beblawi bụ onye omere onye Egypt. Ọ gụrụ akwụkwọ na ngalaba nke Arts, Department of Greek Studies. Ọ malitere ọrụ ya na mgbasa ozi, wee kwaga na sinima, telivishọn na ụlọ ihe nkiri.

Okwu ndi okwụru

dezie
  • ezigbo ndị ụgha Ha na-akwa ákwá mgbe niile banyere Oké Mgbukpọ ahụ ma ọ bụ ihe ọ bụla a na-akpọ ya, Ebe ndị Palestine nile unu gbuworo, ị ka na-akwa ákwá maka Oké Mgbukpọ ahụ na ọnụ ọgụgụ ya na-adịghị mma?

Njikọ mpụga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Mayar al-Beblawi na Wikiquote Bekee