Maud Chifamba

Maud Chifamba (amụrụ 19 Nọvemba 1997) bụ nwa kacha nta ewere igu akwụkwọ mahadum n'Africa. A nabatara ya na Mahadum Zimbabwe ka ọ mụọ maka nzere akaụntụ mgbe ọ dị afọ iri na anọ (14 years).

Ihe ndị Okwuru dezie

  • O kpaliri m n’ezie ịrụsi ọrụ ike karị n’ihi na ọ nweghị onye ga na-elekọta m ma e wezụga onwe m n’ọdịnihu, nke a bụ́ ihe kpaliri m iji ndụ m wee mere ihe.

Ihe ndị ekwuru maka ya dezie

  • Mgbe ọ dị afọ itoolu, ọ mere ule ikpeazụ ya n'ụlọ akwụkwọ praịmarị, bụ́ ebe o nwetara akara kacha elu n'ihe ọmụmụ ya niile. N'ịbụ onye na-enweghị nkwado ego iji malite agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị, Maud gụrụ akwụkwọ n'onwe ya wee gụchaa ọkwa nkịtị ya n'ime afọ abụọ ka ọ mafere klas abụọ.

Njikọ Mpuga dezie