Mary Uranta
Onye na-eme ihe nkiri Naijiria, onye na-emepụta ihe, onye nlereanya na onye na-agụ egwú
Mary Uranta
Mary Data Uranta bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye mmepụta ihe, onye nlereanya, onye na-agụ egwú na nwanyị ọchụnta ego. A mụrụ Mary Data Uranta ma zụlite ya na Port Harcourt, Rivers State, Nigeria. ọ gbara n'asọmpi ịma mma Miss Niger Delta, ebe ọ nwetara ọkwa nke onye mbụ.
Okwu okwuru
dezie- Ọtụtụ ihe agbanweela gbasara m n'ụzọ m si eche echiche na nka nzikọrịta ozi. Onye ma mgbe m malitere ga-asị ma nke a ọ̀ bụ otu Meri ọ mabu. Ụlọ ọrụ ahụ enyerelam aka n'ịkwalitem ịghọ ihe m bụ taa.
- Onye ọ bụla na-ekwu na m nwere udidi n'ebughi ihe ọj n'obi. Enwerem udidi n'ebughi ihe ọjọọ n'obi n'ezie a? Echerem na nke a bụ ụdịm na ọ nweghị ihe ọzọ. Maka m, ka m bụrụ ezigbo onye na-eme ihe nkiri, achọrọ m ịbụ onye mbụ.
- Obi onye ọ bụla agbawalaa otu ugboro na ndụ. Enweghị m ike ịhọrọ ihe ọ bụla gbawaram obi m n'ezie. Ma n'ihe m nwere echiche a na-emeghị ihe ọjọọ, abụ m nwanyị siri ike. Ihe anaghị abịara m otú ndị mmadụ nwere ike isi na-eche m.
- Ya mere, achọrọ m ka ndị mmadụ pụta bia kirie ihe nkiri a n'ihi na ọ na-eme ka ndị nkwarụ nwee olu.