Mary Babirye Kabanda
Mary Babirye Kabanda' (amụrụ 23 November 1971) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, na onye nkuzi. Amụrụ ya na Masaka ma bụrụkwa onye otu nzuko omeiwu nke iri ugbu a dịka onye omeiwu mpaghara Masaka.
Okwu ndị o kwuru
dezie- Kamgbe e binyere aka na nkwekọrịta imekọ ihe ọnụ n'etiti ndị isi pati na Onye isi ala Museveni, ọ nweghị akụkụ pati enwetela ọgbakọ.
- Mary Babirye Kabanda kwuru, (KFm, Septemba 19, 2022)
Njikọ mpụga
dezieMary Babirye Kabanda na Wikikwuotu bekee
Mary Babirye Kabanda na Wikipidia Igbo