Mary, mother of Jesus

Mary, mother of Jesus


Mary, Ndị Kraịst na-akpọkarị Virgin Mary ma ọ bụ Saint Mary, bụ nwanyị Juu nke Nazaret na Galili, nke a kọwara n'ime Testament Ọhụrụ [Matiu 1:16,18-25] [Luk 1:26-56] [2:1- 7] dị ka nne Jizọs.

Okwu ndi Okwuru dezie

  • Le, abum orù-nwanyi nke Onye-nwe-ayi; ka ọ dirim dika okwu-gi si di.
    • Oziọma Luk, 1:38
  • Mkpụrụ obi m na-ekwusa ịdị ukwuu nke Onye-nwe;
    Mmụọ m na-aṅụrị ọṅụ n’ime Chineke Onye nzọpụta m. N'ihi na ọ huwo umeala n'obi orù-ya; le, site n'ugbu a ka ọgbọ nile gākpọm onye agọziri agọzi.
    Onye di ike emeworom ihe uku, aha-Ya di kwa nsọ. br />O werewo ogwe-aka-Ya gosi idi-ike, we chusa ndi-npako nke uche na obi. ; Ọ            ba ọgaranya,           nyere Israel orù-Ya, ebe O nēcheta ebere-Ya,
    Dika okwu-Ya O kwere nna-ayi-hà, bú Abraham na nye nkpuru-ya, rue mb͕e ebighi-ebi. |Magnificat]], Oziọma Luk, 1:46-55
    • Nsụgharị dị iche: Mkpụrụ obi m na-eto [[Jehova], mmụọ m apụghịkwa ịghara inwe oké ọṅụ n'ebe Chineke Onye Nzọpụta m nọ, n'ihi na o lekwasịwo anya. ọnọdụ dị ala nke ohu ya nwanyị. N'ihi na, lee! site ugbu a gaa n'ihu ọgbọ niile ga-akpọ m onye obi ụtọ, n'ihi na Onye dị ike emewo m ihe ukwu, ma aha ya dị nsọ, na ruo n'ọgbọ ruo n'ọgbọ ebere ya dị n'ahụ ndị na-atụ egwu ya. O werewo ogwe-aka-Ya me ihe di ike; O b͕asawo ndi-npako na nzube nke obi-ha. O mewo ka ndị dị ike si n’ocheeze kwatuo, meekwa ka ndị dị umeala n’obi dị elu; O werewo ihe ọma mee ka afọ ju ndị agụụ na-agụ afọ, o wee zilaga ndị nwere akụ̀ n'aka efu. Ọ gbataworo ohu ya Izrel aka, na-echeta ebere ya, dị nnọọ ka ọ gwara nna nna anyị hà, gwakwa [Abraham] na ụmụ ya ruo mgbe ebighị ebi. .org/am/wol/b/r1/lp-e/nwt/E/2013/42/1#h=9:0-9:864 Luk 1:46-55], [[New World Translation of the Holy]. Akwụkwọ Nsọ]]
  • Na-emenụ ihe ọ bụla ọ gwara unu.
    • 'Oziọma Jọn, 2:5 : Meri gwara ndị ohu ya ka ha gbasoo ntụziaka Jizọs.

Njiko Mpuga dezie