Martha Raye
Martha Raye
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Martha |
aha ezinụlọ ya | Ray |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Ọgọọst 1916 |
Ebe ọmụmụ | Butte |
Ụbọchị ọnwụ ya | 19 Ọktoba 1994 |
Ebe ọ nwụrụ | Los Angeles |
ihe kpatara ọnwụ | Ọrịa oyi |
Ebe olili | Fort Bragg Main Post Cemetery |
Asụsụ obodo | Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ụdị ọrụ ya | film, singing, acting |
ebe agụmakwụkwọ | Professional Children's School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1934 |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Republican Party (United States) |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | Jennifer Hudson |
Ihe nrite | Presidential Medal of Freedom, Jean Hersholt Humanitarian Award, Screen Actors Guild Life Achievement Award, kpakpando na Hollywood Walk of Fame |
Martha Raye (Ọgọst 27, 1916 - Ọktoba 19, 1994) bụ onye onye na-emepụta ihe nkiri na-atọ ọchị na onye na-abụ abụ na Amerika.
Okwu Ndị O Kwuru
dezie- Jụọ nwa agbọghọ ọ bụla ihe ga-akara ya mma karịa ịma mma, ọ ga-ekwu n'ọ bụ ịma mma karịa
- Kà esi dee ya na Susan Horowitz: "Queens of comedy: Lucille Ball, Phyllis Diller, Carol Burnett, Joan Rivers" p. 128 [1]
- Otu akwụkwọ kwuru na m bụ onye Katọlik, nke ọzọ asị na abụ m onye Juu. Echere m na nke ahụ dabara adaba n'ihi na dịka onye Metọdist echere m na m agaghị ekpebisi ike oge ụfọdụ.
- Dịka esi kwuo ya na Jane Maddern Pittrone: Take It from the Big Mouth: The Life of Martha Raye, p. 216
- Abụ m onye Republican n'ihi na m kwenyere n'usoro iwu, ike na nchekwa mba, oke ọchịchị, nnwere onwe onye ọ bụla, na ọrụ onwe onye dịka ntọala siri ike maka ọchịchị America. Ha na-eme ka mkpebi siri ike na United States bụ obodo kachasị ukwuu n'ụwa na anyị niile nwere ike inwe ekele ebighi ebi nye ndị nna anyị tọrọ ntọala maka ọmarịcha ihe nketa ha hapụrụ anyị taa.
- Dịka esi kwuo ya na Jane Maddern Pittrone: Take It from the Big Mouth: The Life of Martha Raye, p. 220
Njikọ Mpụga
dezie- Raye Martha na Wikikwuotu bekee
- Raye Martha na Wikipidia Igbo