Mariah Carey
Onye America na-abụ abụ na onye na-ede abụ( amụrụ 1969)
Mariah Carey
dezieMariah Carey (amụrụ 27 Maachị 1969), bụ onye America na-agụ abụ na onye na-eme ihe nkiri.
Ihe ndi okwuru
dezie- Ọ bụrụ na ị kwenyere na onwe gị nke ọma ma mara ihe ịchọrọ, ị ga-eme ka ọ mee
- mgbe ọ dị gị ka olileanya agakwaghị, leba anya n'ime gị ma gbasie ike, ị ga-emecha hụ eziokwu - dike ahụ dị n'ime gị.
- Mgbe oke ifufe ọ bụla gasịrị, ọ bụrụ na ị na-ele anya nke ọma, egwurugwu na-apụta.
- Enwere m ọnụ maka ihe m bụ na onye m bụ, na m ga-abụ naanị onwe m.