Louise Mushikiwabo


Louise Mushikiwabo (amụrụ 22 Mee 1961) bụ odeakwụkwọ ukwu nke anọ na ugbu a internationale de la Francophonie. Ọ bụbu onye minista na-ahụ maka mba ofesi na imekọ ihe ọnụ nke Rwanda site na 2009 ruo 2018. Ọ bụkwa onye na-ekwuchitere gọọmentị. Ọ bụbu Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi.

Okwu ndị o kwuru dezie

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: