Lara Baladi(amụrụ ya na 1969 na Beirut, Lebanon)ọ bụ onye Egypt-Lebanọn na-ese foto, onye na-edebe ihe ndekọ na onye na-ese ihe mgbasa ozi. Ọ gụrụ akwụkwọ na Paris na London ma ugbu a o na bi na Cairo.

Okwu ndị okwụrụ

dezie
  • Ndị mmadụ na-eti mkpu na ogbo n'ime igwe okwu. Enwere ozi gbasasịrị nke ukwuu na-ese n'elu, mana enweghị nlekwasị anya.
  • Ndị mmadụ nọ n'ámá ahụ na-ese foto n'ihi na ha chere na ọ bụ ọrụ ọha na eze na-eme ya ... Igwefoto ahụ ghọrọ ngwá agha na-adịghị eme ihe ike nke gbadoro anya ozugbo na steeti ahụ, na-akatọ ya.
  • Ọtụtụ onyonyo nke ụbọchị iri na asatọ [mkpesa] na-apụ n'anya n'ime olulu na-enweghị njedebe,ekele diri Google's PageRank algọridim,ọhụụ nke ụwa ọhụrụ a ndị mmadụ lebara anya na [Tahrir] a ga anwụ yana akara dijitalụ ya?

Njikọ mpuga

dezie
 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: