Laila St. Matthew-Daniel

Onye na-akwado ikike ụmụ nwanyị Lebanọn mụrụ na Naijiria na ode akwụkwọ
Laila St. Matiu-Daniel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLaila Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya14 Febụwarị 1953 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, chief officer Dezie

Laila St. Matthew-Daniel (amuru February 14, 1953 na Lagos, Nigeria) bu onye nkuzi ndi isi, onye nkuzi ndu, onye nkwuputa okwu, ode akwukwo, ndi nwanyi. Onye na-akwado ikike na onye na-ede akwụkwọ. Ọ bụ onye nchoputa na onye isi oche nke ACTS Generation GBV, otu na-abụghị nke gọọmentị na-ebuso ọgụ megide ime ihe ike n'ụlọ na mmetọ ụmụaka na Nigeria. Ọ haziri ngagharị iwe dị iche iche maka ikike ụmụnwaanyị na nwa agbọghọ, ụfọdụ n'ime ha bụ ogbugbu Buni Yadi mere na February 2014 na so na otu bidoro ngagharị iwe mbụ megide ụmụnwaanyị Chibok nke otu Boko Haram tọọrọ.

Okwu ndị o okwuru dezie

Ihe mbụ ị ga-eme bụ ime ya dị ka ọrụ. Nke a dị oke mkpa ma nwee njikọ na echiche gị na nghọta gị.

  • Ahazighị oge gị ga-abụ otu n'ime nnukwu mmejọ ị nwere ike ime.
  • Ikwesiri ịma na ọ bụrụ na ị naghị ewere ya dị ka ọrụ, na ị ga-eme onwe gị ka ị daa.

Njikọ mpụga dezie

 
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: